2 Timoti 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla ezere ndị nke ikpeazụ ahụ, ọ ga-abụ arịa bụ́ maka nzube kwesịrị nsọpụrụ, nke e doro nsọ, nke baara onye nwe ya uru, nke a kwadebere maka ezi ọrụ ọ bụla.+
21 Ya mere, ọ bụrụ na onye ọ bụla ezere ndị nke ikpeazụ ahụ, ọ ga-abụ arịa bụ́ maka nzube kwesịrị nsọpụrụ, nke e doro nsọ, nke baara onye nwe ya uru, nke a kwadebere maka ezi ọrụ ọ bụla.+