2 Timoti 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ka ihere ịgba àmà banyere Onyenwe anyị ghara ime gị,+ ka ihere mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ n’ihi Ya, ghara ime gị,+ kama kere òkè nke gị n’ịhụju anya+ n’ihi ozi ọma ahụ site n’ike Chineke.+ 2 Timoti 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Dị ka ezi onye agha+ nke Kraịst Jizọs, kere òkè nke gị n’ịhụju anya.+
8 Ya mere, ka ihere ịgba àmà banyere Onyenwe anyị ghara ime gị,+ ka ihere mụ onwe m, bụ́ onye mkpọrọ n’ihi Ya, ghara ime gị,+ kama kere òkè nke gị n’ịhụju anya+ n’ihi ozi ọma ahụ site n’ike Chineke.+