Ndị Filipaị 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe abụọ ndị a na-enye m nsogbu;+ ma ihe m chọrọ bụ ntọhapụ na iso Kraịst nọrọ,+ n’ihi na, n’ezie, nke a ka nnọọ mma.+
23 Ihe abụọ ndị a na-enye m nsogbu;+ ma ihe m chọrọ bụ ntọhapụ na iso Kraịst nọrọ,+ n’ihi na, n’ezie, nke a ka nnọọ mma.+