Ọrụ Ndịozi 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya,+ sị ya: “Nwee obi ike!+ N’ihi na dị ka ị nọworo na-agba àmà nke ọma+ n’ihe banyere m na Jeruselem, otú ahụkwa ka ị na-aghaghị ịgba àmà na Rom.”+ Ọrụ Ndịozi 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na n’abalị a, otu mmụọ ozi+ nke Chineke, bụ́ onye m bụ nke ya na onye m na-ejere ozi dị nsọ, guzoro m nso,+
11 Ma n’abalị ụbọchị ahụ, Onyenwe anyị guzoro n’akụkụ ya,+ sị ya: “Nwee obi ike!+ N’ihi na dị ka ị nọworo na-agba àmà nke ọma+ n’ihe banyere m na Jeruselem, otú ahụkwa ka ị na-aghaghị ịgba àmà na Rom.”+
23 N’ihi na n’abalị a, otu mmụọ ozi+ nke Chineke, bụ́ onye m bụ nke ya na onye m na-ejere ozi dị nsọ, guzoro m nso,+