2 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+ 2 Timoti 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ọ dị, gị onwe gị, nọgide n’ihe ndị ị mụtara, ndị e mekwara ka i kwere,+ ebe ị maara ndị i si n’aka ha mụta ha,+
13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+
14 Otú ọ dị, gị onwe gị, nọgide n’ihe ndị ị mụtara, ndị e mekwara ka i kwere,+ ebe ị maara ndị i si n’aka ha mụta ha,+