4 Ndị so ya bụ Sọpata+ nwa Pirọs nke Beria, Arịstakọs+ na Sekọndọs bụ́ ndị Tesalonaịka, na Geyọs onye Dabe, na Timoti,+ na Tikikọs+ na Trọfimọs+ ndị si n’ógbè Eshia.
21 Ka unu wee marakwa ihe niile m na-eme, na otú m mere. Tikikọs+ ga-eme ka unu mara ihe niile. Ọ bụ nwanna a hụrụ n’anya na onye ozi nke kwesịrị ntụkwasị obi n’ime Onyenwe anyị.+