1 Timoti 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka e bukwa ụzọ nwalee+ ndị a ka a mata ma hà ruru eru, ka ha jeekwa ozi dị ka ndị ozi, ebe ha bụ ndị a na-adịghị ebo ebubo.+
10 Ka e bukwa ụzọ nwalee+ ndị a ka a mata ma hà ruru eru, ka ha jeekwa ozi dị ka ndị ozi, ebe ha bụ ndị a na-adịghị ebo ebubo.+