Jems 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+ 1 Pita 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ebe ha ji anya ha hụ omume unu nke dị ọcha,+ ya na nkwanye ùgwù dị ukwuu.
17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+