1 Pita 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ,+ nweenụ uche ziri ezi;+ meenụ ka olileanya unu dịrị n’obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke a ga-ewetara unu mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst. 1 Pita 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+
13 Ya mere, keenụ ájị̀ n’ume maka ọrụ,+ nweenụ uche ziri ezi;+ meenụ ka olileanya unu dịrị n’obiọma na-erughịrị mmadụ+ nke a ga-ewetara unu mgbe a ga-ekpughe+ Jizọs Kraịst.
21 bụ́ ndị kwere na Chineke+ site n’aka ya, onye si ná ndị nwụrụ anwụ+ kpọlite ya ma nye ya ebube;+ ka okwukwe na olileanya unu wee dịrị na Chineke.+