Abụ Ọma 95:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụ́ ndị m ji iwe ṅụọ iyi banyere ha, sị:+“Ha agaghị abanye n’ebe izu ike m.”+ Ndị Rom 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi na dị nnọọ ka unu bụbu ndị na-enupụrụ Chineke isi,+ ma e meere unu ebere+ ugbu a n’ihi nnupụisi ha,+ Ndị Hibru 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Oleekwa ndị Chineke kpọrọ asị ruo afọ iri anọ?+ Ọ́ bụghị ndị ahụ mehierenụ, ndị ozu ha dara n’ala ịkpa?+
30 N’ihi na dị nnọọ ka unu bụbu ndị na-enupụrụ Chineke isi,+ ma e meere unu ebere+ ugbu a n’ihi nnupụisi ha,+
17 Oleekwa ndị Chineke kpọrọ asị ruo afọ iri anọ?+ Ọ́ bụghị ndị ahụ mehierenụ, ndị ozu ha dara n’ala ịkpa?+