Ndị Hibru 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ebe ya onwe ya tara ahụhụ mgbe a na-ele ya ule,+ o nwere ike ịgbatara ndị a na-ele ule ọsọ enyemaka.+ Ndị Hibru 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-apụghị imere anyị ebere+ n’adịghị ike anyị, kama ọ bụ onye a nwalere n’ụzọ niile dị ka anyị onwe anyị, ma o nweghị mmehie.+
18 N’ihi na ebe ya onwe ya tara ahụhụ mgbe a na-ele ya ule,+ o nwere ike ịgbatara ndị a na-ele ule ọsọ enyemaka.+
15 N’ihi na nnukwu onye nchụàjà anyị nwere abụghị onye na-apụghị imere anyị ebere+ n’adịghị ike anyị, kama ọ bụ onye a nwalere n’ụzọ niile dị ka anyị onwe anyị, ma o nweghị mmehie.+