Jọn 8:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Jizọs zara, sị: “Ọ bụrụ na m na-enye onwe m otuto, otuto m abụghị ihe ọ bụla. Ọ bụ Nna m na-enye m otuto,+ bụ́ onye ahụ unu na-asị na ọ bụ Chineke unu;
54 Jizọs zara, sị: “Ọ bụrụ na m na-enye onwe m otuto, otuto m abụghị ihe ọ bụla. Ọ bụ Nna m na-enye m otuto,+ bụ́ onye ahụ unu na-asị na ọ bụ Chineke unu;