Ndị Galeshia 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+ 1 Pita 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha nọ na-eme nchọpụta banyere oge ọ bụ kpọmkwem+ ma ọ bụ ụdị oge nke mmụọ+ ahụ dị n’ime ha na-egosi banyere Kraịst,+ mgbe ọ gbara àmà tupu oge eruo banyere ahụhụ Kraịst+ ga-ata, banyekwara ebube+ nke ga-esochi ya. 1 Pita 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’eziokwu, e bu ụzọ mara ya tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ma e mere ka ọ pụta ìhè n’ọgwụgwụ oge ndị a n’ihi unu+
4 Ma mgbe oge ahụ dum zuru,+ Chineke zipụrụ Ọkpara ya,+ bụ́ onye nwaanyị mụrụ,+ bụrụkwa onye nọ n’okpuru iwu,+
11 Ha nọ na-eme nchọpụta banyere oge ọ bụ kpọmkwem+ ma ọ bụ ụdị oge nke mmụọ+ ahụ dị n’ime ha na-egosi banyere Kraịst,+ mgbe ọ gbara àmà tupu oge eruo banyere ahụhụ Kraịst+ ga-ata, banyekwara ebube+ nke ga-esochi ya.
20 N’eziokwu, e bu ụzọ mara ya tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ma e mere ka ọ pụta ìhè n’ọgwụgwụ oge ndị a n’ihi unu+