Ndị Hibru 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+
29 Olee ụdị ntaramahụhụ ka njọ+ unu chere e kwesịrị inye onye zọkwasịrị+ Ọkpara Chineke ụkwụ, onye wekwaara ọbara+ nke ọgbụgba ndụ ahụ e ji doo ya nsọ dị ka ihe na-abaghị uru, onye lelịkwara mmụọ nke obiọma na-erughịrị mmadụ, mejọọkwa ya?+