Ọpụpụ 29:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị ga-eke Erọn na ụmụ ya ndị ikom ákwà ike n’úkwù, ị ga-afụkwa ha ákwà ahụ a na-afụ n’isi; ọrụ nchụàjà ga-abụkwa nke ha dị ka ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Ị ga-enye Erọn ikike, nyekwa ụmụ ya ndị ikom.+
9 Ị ga-eke Erọn na ụmụ ya ndị ikom ákwà ike n’úkwù, ị ga-afụkwa ha ákwà ahụ a na-afụ n’isi; ọrụ nchụàjà ga-abụkwa nke ha dị ka ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Ị ga-enye Erọn ikike, nyekwa ụmụ ya ndị ikom.+