Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka m kwuo ihe Jehova nyere n’iwu;Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m;+Mụ onwe m aghọwo nna gị taa.+ Abụ Ọma 110:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+
4 Jehova aṅụwo iyi+ (ọ gaghịkwa akwa ụta):+“Ị bụ onye nchụàjàDị ka Melkizedek+ ruo mgbe ebighị ebi!”+