Matiu 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ígwé ojii na-enwu gbaa kpuchiri ha, lee! otu olu si n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya, onye ihe ya masịrị m;+ geenụ ya ntị.”+ Jọn 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na Chineke zitere Ọkpara ya n’ụwa, ọ bụghị ka o kpee ụwa ikpe,+ kama ka e wee site n’aka ya zọpụta ụwa.+ Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+
5 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, lee! ígwé ojii na-enwu gbaa kpuchiri ha, lee! otu olu si n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya, onye ihe ya masịrị m;+ geenụ ya ntị.”+
17 N’ihi na Chineke zitere Ọkpara ya n’ụwa, ọ bụghị ka o kpee ụwa ikpe,+ kama ka e wee site n’aka ya zọpụta ụwa.+
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+