Ọpụpụ 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+
9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+