Jọn 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs kwuru ihe ndị a wee lelie anya n’eluigwe,+ sị: “Nna, oge awa ahụ eruwo; mee ka ọkpara gị dị ebube, ka ọkpara gị wee mee ka ị dị ebube,+
17 Jizọs kwuru ihe ndị a wee lelie anya n’eluigwe,+ sị: “Nna, oge awa ahụ eruwo; mee ka ọkpara gị dị ebube, ka ọkpara gị wee mee ka ị dị ebube,+