Jọn 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M na-edokwa onwe m nsọ n’ihi ha, ka e wee jirikwa eziokwu doo ha nsọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma nke ahụ bụkwa ihe ụfọdụ n’ime unu bụbu.+ Ma a sachawo unu,+ ma e dowo unu nsọ,+ ma a kpọwo unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ nakwa site ná mmụọ nke Chineke anyị.+ Ndị Hibru 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Jizọs tara ahụhụ ná mpụga ọnụ ụzọ ámá,+ ka o wee jiri ọbara ya+ doo ndị mmadụ nsọ.+
11 Ma nke ahụ bụkwa ihe ụfọdụ n’ime unu bụbu.+ Ma a sachawo unu,+ ma e dowo unu nsọ,+ ma a kpọwo unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst+ nakwa site ná mmụọ nke Chineke anyị.+