Ndị Kọlọsi 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ, 1 Timoti 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ka ha na-arụ ọrụ ọma,+ ka ha bụrụ ọgaranya n’ezi ọrụ,+ ka ha na-emesapụ aka, ka ha dịrị njikere inye ndị ọzọ ihe,+
23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,
18 ka ha na-arụ ọrụ ọma,+ ka ha bụrụ ọgaranya n’ezi ọrụ,+ ka ha na-emesapụ aka, ka ha dịrị njikere inye ndị ọzọ ihe,+