Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+ Ndị Kọlọsi 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 n’ihi na unu maara na ọ bụ site n’aka Jehova+ ka unu ga-anata ụgwọ ọrụ kwesịrị ekwesị nke bụ́ ihe nketa ahụ.+ Bụrụnụ ohu nke Nna Ukwu ahụ, bụ́ Kraịst.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+
24 n’ihi na unu maara na ọ bụ site n’aka Jehova+ ka unu ga-anata ụgwọ ọrụ kwesịrị ekwesị nke bụ́ ihe nketa ahụ.+ Bụrụnụ ohu nke Nna Ukwu ahụ, bụ́ Kraịst.+