Jọn 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ya onwe ya maara na Nna ya enyefewo ihe niile n’aka ya,+ marakwa na ya si n’ebe Chineke nọ bịa, na-alakwurukwa Chineke.+ Ọrụ Ndịozi 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ruo mgbe m debere ndị iro gị ka ha bụrụ ihe mgbakwasị ụkwụ gị.”’+ 1 Pita 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+
3 ya onwe ya maara na Nna ya enyefewo ihe niile n’aka ya,+ marakwa na ya si n’ebe Chineke nọ bịa, na-alakwurukwa Chineke.+
22 Ọ nọ n’aka nri Chineke,+ n’ihi na ọ gara eluigwe; e mekwara ka ndị mmụọ ozi+ na ndị na-achị achị na ndị dị ike nọrọ n’okpuru ya.+