Ọrụ Ndịozi 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ bụ n’oge ahụ ka a mụrụ Mozis,+ ọ makwara mma na-enweghị atụ.+ E lekọtakwara ya ruo ọnwa atọ n’ụlọ nna ya.
20 Ọ bụ n’oge ahụ ka a mụrụ Mozis,+ ọ makwara mma na-enweghị atụ.+ E lekọtakwara ya ruo ọnwa atọ n’ụlọ nna ya.