Jọn 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M na-edokwa onwe m nsọ n’ihi ha, ka e wee jirikwa eziokwu doo ha nsọ.+ Ndị Hibru 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ bụ site n’otu àjà ọ chụrụ+ ka o mere ka ndị a na-edo nsọ zuo okè+ ruo mgbe niile.