Ndị Filipaị 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 n’ihi na ọ bụ Chineke na-arụ ọrụ n’ime unu,+ n’ihi ihe dị ya ụtọ, ka unu wee na-enwe ọchịchọ ma na-eme ihe.+ 2 Ndị Tesalonaịka 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 kasiekwa unu obi ma mee ka unu guzosie ike n’omume ọma niile nakwa n’okwu ọma niile.+
13 n’ihi na ọ bụ Chineke na-arụ ọrụ n’ime unu,+ n’ihi ihe dị ya ụtọ, ka unu wee na-enwe ọchịchọ ma na-eme ihe.+