Abụ Ọma 146:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ ya na-apụ,+ o wee laghachi n’ala o si pụta;+N’ụbọchị ahụ, echiche ya na-ala n’iyi.+ Ekliziastis 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ájá ewee laghachi n’ala+ dị nnọọ ka ọ dịbu, mmụọ+ alaghachikwurukwa ezi Chineke+ onye nyere ya.+