Ndị Rom 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta. Jems 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otú ahụkwa, ọ bụrụ na okwukwe enweghị ọrụ,+ ọ nwụrụ anwụ.
10 N’ihi na mmadụ na-eji obi+ enwe okwukwe maka ezi omume, ma ọnụ ka mmadụ na-eji eme nkwupụta+ ihu ọha maka nzọpụta.