21 Ana m enyesi gị iwu ike n’ihu Chineke na Kraịst Jizọs,+ na ndị mmụọ ozi a họọrọ, ka ị na-eme ihe ndị a n’ebughị ụzọ mee mkpebi, ghara iji echiche hiere ụzọ na-eme ihe ọ bụla.+
17 Ma amamihe+ nke si n’elu bu ụzọ dị ọcha,+ na-emekwa udo,+ nwee ezi uche,+ dị njikere irube isi, jupụta n’ebere na ezi mkpụrụ,+ ọ dịghị akpa ókè n’ihi ile mmadụ anya n’ihu,+ ọ dịghị ihu abụọ.+