Ndị Rom 12:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Unu ejila ihe ọjọọ akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe ọjọọ.+ Na-emenụ ihe dị mma n’anya mmadụ niile. 2 Ndị Kọrịnt 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na anyị “ji ime ihe n’eziokwu na-eme ndokwa, ọ bụghị naanị n’anya Jehova, kamakwa n’anya ụmụ mmadụ.”+ 1 Timoti 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.
21 N’ihi na anyị “ji ime ihe n’eziokwu na-eme ndokwa, ọ bụghị naanị n’anya Jehova, kamakwa n’anya ụmụ mmadụ.”+
7 O kwesịkwara ịbụ onye ndị nọ n’èzí na-agbara akaebe dị mma,+ ka o wee ghara ịdaba ná nkọcha na n’ọnyà+ Ekwensu.