Ndị Rom 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Dị ka ihe atụ, iwu kegidere nwaanyị lụrụ di n’ebe di ya nọ mgbe di ya nọ ndụ; ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, a tọpụwo ya n’iwu nke di ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+ 1 Ndị Kọrịnt 14:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 ka ụmụ nwaanyị na-agbachi nkịtị+ n’ọgbakọ, n’ihi na e nyeghị ha ike ikwu okwu, kama ka ha nọrọ n’okpuru ndị ikom,+ ọbụna dị ka Iwu+ ahụ si kwuo. Ndị Efesọs 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka ndị bụ́ nwunye na-edo onwe ha n’okpuru+ ndị di ha dị ka n’okpuru Onyenwe anyị,
2 Dị ka ihe atụ, iwu kegidere nwaanyị lụrụ di n’ebe di ya nọ mgbe di ya nọ ndụ; ma ọ bụrụ na di ya anwụọ, a tọpụwo ya n’iwu nke di ya.+
3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+
34 ka ụmụ nwaanyị na-agbachi nkịtị+ n’ọgbakọ, n’ihi na e nyeghị ha ike ikwu okwu, kama ka ha nọrọ n’okpuru ndị ikom,+ ọbụna dị ka Iwu+ ahụ si kwuo.