Jenesis 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, Sera malitere ịchị ọchị n’obi ya,+ sị: “Ugbu a m kaworo nká, m̀ ga-enwe obi ụtọ n’ezie, onyenwe m emewokwa agadi?”+ Ndị Efesọs 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ dị ka ọ hụrụ onwe ya n’anya; n’aka nke ọzọ, onye bụ́ nwunye kwesịrị ịdị na-akwanyere di ya ùgwù nke ukwuu.+
12 Ya mere, Sera malitere ịchị ọchị n’obi ya,+ sị: “Ugbu a m kaworo nká, m̀ ga-enwe obi ụtọ n’ezie, onyenwe m emewokwa agadi?”+
33 Otú ọ dị, ka onye ọ bụla n’ime unu hụ nwunye ya n’anya+ dị ka ọ hụrụ onwe ya n’anya; n’aka nke ọzọ, onye bụ́ nwunye kwesịrị ịdị na-akwanyere di ya ùgwù nke ukwuu.+