Ndị Kọlọsi 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.
6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.