Ọrụ Ndịozi 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Pọl legidere Sanhedrin anya, sị: “Ụmụnna m, eji m ezi akọ na uche zuru okè+ na-ebi ndụ n’ihu Chineke ruo taa.” Ọrụ Ndịozi 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ. 1 Timoti 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+ 1 Timoti 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 jidesie okwukwe na ezi akọ na uche ike,+ nke ụfọdụ jụrụ,+ ụgbọ ha wee kpuo n’ihe banyere okwukwe ha.+ 1 Timoti 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 onye ji akọ na uche dị ọcha+ jidesie ihe nzuzo dị nsọ+ banyere okwukwe ahụ ike.
23 Pọl legidere Sanhedrin anya, sị: “Ụmụnna m, eji m ezi akọ na uche zuru okè+ na-ebi ndụ n’ihu Chineke ruo taa.”
16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ.
5 N’ezie, ihe mere e ji nye iwu a bụ ka e nwee ịhụnanya+ nke si n’obi dị ọcha,+ n’ezi akọ na uche+ nakwa n’okwukwe nke na-abụghị nke ihu abụọ.+
19 jidesie okwukwe na ezi akọ na uche ike,+ nke ụfọdụ jụrụ,+ ụgbọ ha wee kpuo n’ihe banyere okwukwe ha.+