Taịtọs 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 na-ekwu okwu dị ọcha nke a na-apụghị ịkatọ akatọ;+ ka ihere wee mee onye nọ n’akụkụ nke na-emegide anyị, ebe ọ na-enweghị ihe ọjọọ ọ ga-ekwu banyere anyị.+
8 na-ekwu okwu dị ọcha nke a na-apụghị ịkatọ akatọ;+ ka ihere wee mee onye nọ n’akụkụ nke na-emegide anyị, ebe ọ na-enweghị ihe ọjọọ ọ ga-ekwu banyere anyị.+