Ndị Rom 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ahụkwa, unu onwe unu: na-agụnụ onwe unu ná ndị nwụrụ anwụ+ n’ezie n’ebe mmehie dị, ma bụrụ ndị na-adịrị Chineke ndụ+ site n’aka Kraịst Jizọs. 1 Jọn 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu+ adịghị anọ na-eme mmehie;+ ọ dịghị onye na-eme mmehie nke hụworo ya ma ọ bụ mara ya.+
11 Otú ahụkwa, unu onwe unu: na-agụnụ onwe unu ná ndị nwụrụ anwụ+ n’ezie n’ebe mmehie dị, ma bụrụ ndị na-adịrị Chineke ndụ+ site n’aka Kraịst Jizọs.
6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu+ adịghị anọ na-eme mmehie;+ ọ dịghị onye na-eme mmehie nke hụworo ya ma ọ bụ mara ya.+