Ọrụ Ndịozi 5:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+ Jems 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Gụọnụ ya n’ihe ọṅụ, ụmụnna m, mgbe unu zutere ọnwụnwa dị iche iche,+
41 Ya mere, ha si n’ihu Sanhedrin ahụ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ n’ihi na a gụwo ha ná ndị ruru eru ịbụ ndị a ga-emenye ihere n’ihi aha ya.+