Ndị Rom 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 n’ihi na ndị mbụ o lebaara anya+ ka o kpebikwara tupu oge eruo+ na a ga-eme ka ha dịrị+ otú Ọkpara ya dị,+ ka o wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’etiti ọtụtụ ụmụnna.+
29 n’ihi na ndị mbụ o lebaara anya+ ka o kpebikwara tupu oge eruo+ na a ga-eme ka ha dịrị+ otú Ọkpara ya dị,+ ka o wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’etiti ọtụtụ ụmụnna.+