Jọn 6:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ọ bụ mmụọ bụ ihe na-enye ndụ;+ anụ ahụ́ abaghị uru ọ bụla ma ọlị. Okwu m gwara unu si n’ike mmụọ nsọ,+ ọ na-enyekwa ndụ.+ Ndị Hibru 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na okwu+ Chineke dị ndụ+ ma na-akpa ike,+ dịkwa nkọ karịa mma agha ihu abụọ+ ọ bụla, ọ na-amabakwa ọbụna ruo n’ikewa mkpụrụ obi+ na mmụọ,+ ma nkwonkwo ma ụmị ha, o nwekwara ike ịchọpụta echiche na ihe mmadụ bu n’obi.+ Jems 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke.
63 Ọ bụ mmụọ bụ ihe na-enye ndụ;+ anụ ahụ́ abaghị uru ọ bụla ma ọlị. Okwu m gwara unu si n’ike mmụọ nsọ,+ ọ na-enyekwa ndụ.+
12 N’ihi na okwu+ Chineke dị ndụ+ ma na-akpa ike,+ dịkwa nkọ karịa mma agha ihu abụọ+ ọ bụla, ọ na-amabakwa ọbụna ruo n’ikewa mkpụrụ obi+ na mmụọ,+ ma nkwonkwo ma ụmị ha, o nwekwara ike ịchọpụta echiche na ihe mmadụ bu n’obi.+
18 N’ihi uche ya,+ o ji okwu nke eziokwu mụọ anyị,+ ka anyị wee bụrụ ụdị mkpụrụ mbụ+ nke ihe ndị o kere eke.