Levitikọs 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na mkpụrụ obi nke anụ ahụ́ dị n’ọbara ya,+ mụ onwe m emewo ka ọ bụrụ maka ebe ịchụàjà ka unu were ya na-ekpuchiri+ mkpụrụ obi unu mmehie, n’ihi na ọ bụ ọbara+ na-ekpuchi mmehie+ site ná mkpụrụ obi nke dị n’ime ya. 1 Pita 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+
11 N’ihi na mkpụrụ obi nke anụ ahụ́ dị n’ọbara ya,+ mụ onwe m emewo ka ọ bụrụ maka ebe ịchụàjà ka unu were ya na-ekpuchiri+ mkpụrụ obi unu mmehie, n’ihi na ọ bụ ọbara+ na-ekpuchi mmehie+ site ná mkpụrụ obi nke dị n’ime ya.
19 Kama ọ bụ ọbara+ nke dị oké ọnụ ahịa, dị ka nke nwa atụrụ+ na-enweghị mmerụ, nke na-enweghịkwa ntụpọ, ya bụ, nke Kraịst.+