Levitikọs 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Ya mere, a gaghị ere ala n’enweghị mgbe a ga-agbara ya,+ n’ihi na ọ bụ m nwe ala.+ N’ihi na n’anya m, unu bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa.+ Abụ Ọma 39:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+
23 “‘Ya mere, a gaghị ere ala n’enweghị mgbe a ga-agbara ya,+ n’ihi na ọ bụ m nwe ala.+ N’ihi na n’anya m, unu bụ ndị mbịarambịa na ndị ọbịa.+
12 Jehova, biko, nụrụ ekpere m, Ṅaakwa ntị ná mkpu enyemaka m na-eti.+Agbachila anya mmiri m nkịtị.+N’ihi na abụ m onye mbịarambịa n’ebe ị nọ,+Abụ m onye ọbịa dị ka nna nna m hà niile bụ.+