25 Onye ọ bụla nke sokwa n’asọmpi na-enwe njide onwe onye+ n’ihe niile. Otú ọ dị, ha na-eme ya ka ha wee nweta okpu mmeri pụrụ ire ure,+ ma anyị na-eme ya ka anyị wee nweta nke na-apụghị ire ure.+
24 Ma ohu nke Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ,+ kama o kwesịrị ịbụ onye na-emeso mmadụ niile n’ụzọ dị nwayọọ,+ onye ruru eru izi ihe,+ onye na-ejide onwe ya mgbe ọnọdụ dị njọ,+