Jenesis 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 o leghị Ken na onyinye+ ya anya ọma ma ọlị. Ken wee wee iwe dị ọkụ,+ ihu ya malitekwara ịgbarụ. Jud 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+
11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+