2 Ihe E Mere 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee sị:+ “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ ọ́ bụghị gị bụ Chineke nke bi n’eluigwe,+ ọ́ bụghị gị na-achị alaeze niile nke mba dị iche iche,+ ọ́ bụghị gị ka ike na ịdị ukwuu dị n’aka, nke na ọ dịghị onye ga-eguzogide gị?+
6 o wee sị:+ “Jehova bụ́ Chineke nna nna anyị hà,+ ọ́ bụghị gị bụ Chineke nke bi n’eluigwe,+ ọ́ bụghị gị na-achị alaeze niile nke mba dị iche iche,+ ọ́ bụghị gị ka ike na ịdị ukwuu dị n’aka, nke na ọ dịghị onye ga-eguzogide gị?+