1 Jọn 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu+ adịghị anọ na-eme mmehie;+ ọ dịghị onye na-eme mmehie nke hụworo ya ma ọ bụ mara ya.+ 1 Jọn 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke adịghị anọ na-eme mmehie,+ n’ihi na mkpụrụ Ya nke na-enye ndụ na-adịgide n’ime onye dị otú ahụ, ọ pụghịkwa ịnọ na-eme mmehie, n’ihi na a mụrụ ya site na Chineke.+ 1 Jọn 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Anyị onwe anyị amarawokwa ma kwere n’ịhụnanya ahụ+ Chineke nwere n’ebe anyị nọ. Chineke bụ ịhụnanya,+ Chineke na onye nọgidere n’ịhụnanya+ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+
6 Onye ọ bụla nke ya na ya dị n’otu+ adịghị anọ na-eme mmehie;+ ọ dịghị onye na-eme mmehie nke hụworo ya ma ọ bụ mara ya.+
9 Onye ọ bụla a mụrụ site na Chineke adịghị anọ na-eme mmehie,+ n’ihi na mkpụrụ Ya nke na-enye ndụ na-adịgide n’ime onye dị otú ahụ, ọ pụghịkwa ịnọ na-eme mmehie, n’ihi na a mụrụ ya site na Chineke.+
16 Anyị onwe anyị amarawokwa ma kwere n’ịhụnanya ahụ+ Chineke nwere n’ebe anyị nọ. Chineke bụ ịhụnanya,+ Chineke na onye nọgidere n’ịhụnanya+ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+