42 ha wee malite ịgwa nwaanyị ahụ, sị: “Ọ bụkwaghị n’ihi okwu gị ka anyị ji kwere; n’ihi na anyị anụwo n’onwe anyị,+ anyị makwaara na nwoke a bụ n’ezie onye nzọpụta+ nke ụwa.”
31 Chineke buliri onye a elu ka ọ nọrọ n’aka nri ya+ dị ka Onye Nnọchiteanya Ukwu+ na Onye Nzọpụta,+ ka Izrel wee chegharịa,+ ka e wee gbaghara ha mmehie ha.+