16 Ya mere, ka anyị jiri nkwuwa okwu+ bịaruo+ ocheeze nke obiọma na-erughịrị mmadụ nso, ka e wee meere anyị ebere, nwetakwa obiọma na-erughịrị mmadụ n’oge kwesịrị ekwesị mgbe enyemaka dị anyị mkpa.+
28 Ya mere, ụmụntakịrị,+ unu na ya dịrị n’otu,+ ka anyị wee nwee nkwuwa okwu+ mgbe a ga-eme ka ọ pụta ìhè,+ gharakwa ịbụ ndị e menyere ihere, e wee mee ka ha pụọ n’ebe ọ nọ n’oge ọnụnọ ya.+