24 “Ọ dịghị onye pụrụ ịbụ ohu nke nna ukwu abụọ; n’ihi na, ma ọ́ bụghị na ọ ga-akpọ otu asị ma hụ onye nke ọzọ n’anya,+ ya abụrụ na ọ ga-arapara n’otu ma leda onye nke ọzọ anya. Unu apụghị ịbụ ndị ohu Chineke na nke Akụnụba.+
4 Ndị na-akwa iko,+ ùnu amaghị na ịbụ enyi ụwa bụ ịbụ onye iro Chineke?+ Ya mere, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi+ ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+