Jenesis 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwaanyị ahụ wee hụ na mkpụrụ osisi ahụ dị mma oriri nakwa na ọ na-agụsi anya agụụ ike, ee, osisi ahụ mara mma ile anya.+ O wee ghọrọ mkpụrụ ya rie. E mesịa, o nyetụrụ di ya mgbe ya na ya nọ, o wee rie.+ Ilu 27:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Afọ adịghị eju+ Shiol na ebe mbibi;+ afọ adịghịkwa eju anya mmadụ.+ Matiu 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọzọ, Ekwensu kpọọrọ ya gaa n’ugwu dị oké elu ma gosi ya alaeze niile nke ụwa+ na ebube ha,
6 Nwaanyị ahụ wee hụ na mkpụrụ osisi ahụ dị mma oriri nakwa na ọ na-agụsi anya agụụ ike, ee, osisi ahụ mara mma ile anya.+ O wee ghọrọ mkpụrụ ya rie. E mesịa, o nyetụrụ di ya mgbe ya na ya nọ, o wee rie.+