Jọn 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya+ dị nnọọ ka ha na-asọpụrụ Nna ya. Onye na-adịghị asọpụrụ Ọkpara ahụ adịghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+ 2 Jọn 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye ọ bụla nke na-agabiga+ ozizi nke Kraịst, nke na-adịghị anọgidekwa+ na ya enweghị Chineke.+ Ọ bụ onye nọgidere n’ozizi a nwere ma Nna ahụ ma Ọkpara ya.+
23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya+ dị nnọọ ka ha na-asọpụrụ Nna ya. Onye na-adịghị asọpụrụ Ọkpara ahụ adịghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+
9 Onye ọ bụla nke na-agabiga+ ozizi nke Kraịst, nke na-adịghị anọgidekwa+ na ya enweghị Chineke.+ Ọ bụ onye nọgidere n’ozizi a nwere ma Nna ahụ ma Ọkpara ya.+